,
Kweku Ananse na-bụ ọnye?
Kweku Ananse maọbụ Anansi na-bụ ududọ. Ubochi omumu ya na-bụ Wenezde. Obodo ya na-bụ Ghana.
Ndụ ya.
Kweku Ananse na-nwere ụmụ nwa atọ. Nne ya na-bụ Asaase Yaa. Nna ya na-bụ Nyame. Ntikuma na-bụ nwa nwoke ahụ nke Kweku Ananse. Yaa na-bụ nwunye ahụ nke Kweku Ananse.
Ọrụ ya.
Ndị mmadụ na-nwere ụmụ akụkọ ọtụtụ nke Ananse.