Nududu,

Osikapa - Waakye

Waakye na-bụ nrị nke osikapa.

Anyị na-fu Waakye nanya.

Anyị na-mkpa ....

  • osikapa
  • agwa
  • tomato
  • ose
  • nnu
  • yabasị
  • anụ maọbụ azụ
  • mmanụ
  • gari
<< Gara Aga | Nke Ozo >>